ọkụ
Jump to navigation
Jump to search
ọkụ

Nkọwa[dezie]
Ihe na ere ere ma n'eweputakwa anwụrụ n'okpomọkụ maọbụ ìhè. Ọ bụ nsịégbè maọbụ okpomọkụ dị ukwuu na-akpata ya. Ọtụtụ mgbe ana-eji ya esi nri maa hụọ anụ na azụ.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Ụlọ a na-agba Ọkụ
Mkpọpụta[dezie]