ọja
Ọdịdị
ọja
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ otu n'ime ngwa egwu enwere. Eji osisi ọtọsi ma ọ bụ ụdị osisi ọzọ eme ya. Ana akpọpu ya me ka ohere dị na ya nke ga eme ka ụda ya n'apụta mgbe a na afụ ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Eji ọja akpọlite ndị nna nna anyị ochie ha.
- Ọja bụ nnukwu ngwa egwu.