ọjị

O sị Wiktionary

Ọji


Nkọwa[dezie]

Ọjị bụ mkpụrụ ụdịrị osisi ana eri eri nọ n'otu Cola etinyere n'ezie n'ezi n'ụlọ Cocoa. Otu mkpụrụ osisi a bụ nke am am n'eto n'ọhịa mmiri nke mba Afrịka

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

N'ala Igbo, ana eji ọjị anabata ndị ọbịa n'ezin'ụlọ ma ọ bụ ogbakọ ọ bula

Mkpọpụta[dezie]

ọjị




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Kolanuts Kolanuts

French[dezie]

Noix de cola noix de cola

German[dezie]

Kolanüsse Kolanüsse