ọgwụgwọ ọrịa anụmanụ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

metụtara ọrịa, mmerụ ahụ, na ọgwụgwọ nke anụ ụlọ nke ugbo na nke ọhịa na igbochi ịnyefe mmadụ ọrịa sitere na anụmanụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Usoro ọgwụgwọ ọrịa anụmanụ adịghị mfe
  • Imaara onye ọ bụla na-amụ ọgwụ ọgwụgwọ ọrịa anụmanụ?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Veterinary