Gaa na ọdịnaya

ọgbakọ

Sitere na Wiktionary
ndị mmadụ na ọgbakọ Wikimedia

Nkọwa

[dezie]
  • nzukọ nke ndị nwekọtara otu mmasịị na-eme, nke na-ewe ọtụtụ ụbọchị
  • nzukọ nke mmadụ abuọ ma ọ bụ karia iji akparita ihe metutara ha.
  • nzuko nke ndị na-ezukọ na ekwu okwu banyere otu isiokwu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • COVID-19 mere ka ọgbakọ dị iche iche kwụsị
  • Anyị na-eme atụmatụ inwe ọgbakọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Conference