Gaa na ọdịnaya

ọgbaaghara

Sitere na Wiktionary

Aghara

Nkọwa

[dezie]

Aghara bụ ọnọdụ enweghi udo n' ezinaụlọ maọbụ n'obodo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Enwere ọgba aghara n'obodo ụmụ anụmanụ.
  2. Akwụghị ụgwọ ọnwa butere ọgbaọgbara

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

crisis