ọgba aghara
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]ọnọdụ nke mgbagwoju anya, oke mkpọtụ ma ọ bụ ejighị n'aka ihe na eme-eme
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Obodo a nọ n’ọgba aghara
- Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị kwesịrị ịkpachara anya ka ha wee ghara ịkpalite ọgba aghara na mpaghara ahụ