Gaa na ọdịnaya

ọgbọ agha

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bụ ama/ebe agha maọbụ ọgụ na-adasi ike .
  2. ọ nwekwara ike ịbụ ebe anọ lụọ ọgụ/agha.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Apa dị ya n'ihu bụ apa oji si ọgbọ agha lọta.

Mkọpụta

[dezie]

[[

LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-ọgbọ agha

|thumb|left|Ọgọ agha]]




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

battle field