Jump to content

ọdida-anyanwụ

O sị Wiktionary

Ọdida-anyanwụ

Igbo

[dezie]
  1. Ọdida-anyanwụ bụ ụzọ ebe anyanwụ na esi alaba n'ime eluigwe na ụchichi.
  2. Ọdida-anyanwụ na anọ kari n'aka ekpe, a'na eji kwa okwua na ntụzi aka ebe mmadu n'aga.

Aha

[dezie]
  1. Ọdida-anyanwụ bụ aha a n'akpọ ebe.

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ụgbọ ala ahụ n'aga ọdida-anyanwụ
  2. Abali eruwala maka na anwụ echela ihụ ọdida-anyanwụ


Mkpọpụta

[dezie]
Ọdida anyanwụ




Olumba

[dezie]

Myịrị-okwu

[dezie]

Ntụgharị okwu

[dezie]

English

[dezie]

West