ọdachi ndị na emere onwe ha
Ọdịdị
Ọdachi ndị na emere onwe ha
Nkọwa
[dezie]Ihe omume ọ dị ka idei mmiri, ala ọma jijiji,ma ọ bụ ajọ ifufe nke na-akpata nnukwu mmebi ma ọ bụ ntufu nke ndụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ na-enwe nsogbu nri n'ihi ọdachi ndị na emere onwe ha amụbaala okpukpu atọ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Natural disasters