Gaa na ọdịnaya

ọdụ ụgbọ elu

Sitere na Wiktionary
ọdụ ụgbọ elu

Nkọwa

[dezie]
ọdụ ụgbọ elu, n'ime

ebe emere maka ọdịda ma ọ bụ ịpụ ụgbọelu gụnyere mpaghara ya maka ụlọ ọdụ ụgbọ elu, akụrụngwa eji enyere aka ma ọ bụ edu ụgbọelu mgbe ọ na apụ ma mgbe ọ na abata na adaa, yana ikike ụzọ na ụlọ na akụrụngwa ndị ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • anyi kwesiri iru n’ọdụ ụgbọ elu n’oge iji banye ụgbọ elu n'aga ofesi.
  • ọdụ ụgbọ elu ahụ dị n’ebe na-enye ohere maka ụgbọ elu ịpụ na ịda na enweghị nsogbu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Airport