Jump to content

ọdịda anyanwụ

O sị Wiktionary

ọdịda anyanwụ

nkọwa

[dezie]

nke a bụ mgbe maọbụ oge anyanwụ ji ada

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmatụ

[dezie]

anyị ga-ala n'ọdịda anyanwụ


mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sunset