ọdịdị ala

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • ọmụmụ nke ebe na mmekọrịta dị n’etiti ndị mmadụ na gburugburu ha
  • ngalaba sayensi maka ọmụmụ ala, njiri mara, ndị bi na ya, na ihe ịtụnanya dị n’uwa na mbara ala.
  • inyocha ihe nke ụwa na ọha mmadụ gbasara ya, ọmụmụ banyere gburugburu, ebe, na oghere dị iche iche nke elu ụwa yana mmekọrịta ha.
  • ina-achọ ịghọta ebe achọtara ihe, ihe kpatara ya, na otu ha si eto ma gbanwee mgbe oge n'aga

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ọdịdị ala nke ala anyị na-egosi na enwere akụ zoro ezo n'ime ala
  • Ebee ka ndị na-amụ ọdịdị ala na ụlọ akwụkwọ na-arụ ọrụ?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

category