ọbara mgbali elu
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]
ọbara mgbali elu bụ mgbe ike nke ọbara ji aga na ahụ mmadụ dị elu maka ahụ akwara nke na ebu gharị ọbara. Ọnọdụ ahụike nkea na-eme ka ihe ize ndụ nke obi, ụbụrụ, akụrụ na ọrịa ndị ọzọ na-arịwanye elu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọbara mgbali elu bụ ihe kachasị na akpata ọnwụ akaghi aka na mpaghara ụwa dum.
- Ike ọgwụgwụ pụrụ ịbụ ihe ịrịba ama nke mmalite nke nsogbu ahụ ike dị ka ọbara mgbali elu.
- Oké isi ọwụwa bụkwa ihe akaebe banyere ọbara mgbali elu