Jump to content

ọbanka

O sị Wiktionary
Art gallery at KunstPalast Dusseldorf museum

[[

Veechar musuem , ahmedabad 01

|thumb|ulo obanka]]

ọbanka

nkọwa[dezie]

nke a bụ ụlọ ebe ana-edobe maọbụ egosipụta ihe nka , ihe atụrụatụ dị iche iche bụ nke nwere akụkọ banyere ha. Akụko ndị a na-emetụta omenala na ọdịnala.

nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmatụ[dezie]

  1. E nwere ọbanka n'obodo m bụ Ezeagụ

mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

museum