Jump to content

ọ dịghị mgbe

O sị Wiktionary

[[1]]ọ dịghị mgbe

Nkọwa

[dezie]

Ọ dịghị mgbe ka eji egosipụta na ihe obula a na-ekwu maka ya emeghi chaachaa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ dịghị mgbe m tụgharịrị ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Odiro mgbe (Enugu, Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

never