ọ́yọ̀

O sị Wiktionary

ọ́yọ̀.

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ngwa egwu enwere eji akụ egwu. Ọ bụ nke n'eme ka ụda egwu n'ukwu egwu n'adakọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Ada maara akụ oyo

Mkpọpụta[dezie]

Ọ́yọ̀


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

bottle_gourd