Ọzụzụ anụmanụ

O sị Wiktionary
ọzụzụ ehi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ngalaba ọrụ ugbo gụnyere Njikwa na nlekọta anụmanụ n'ihi abamuru ya n'odinihu dị ka anụ,nri na ego.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ọzụzụ anụmanụ n'enye ego

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

animal_husbandry