Gaa na ọdịnaya

Ọwụwa-anyanwụ

Sitere na Wiktionary

Ọwụwa-anyanwụ

Nkowa

[dezie]
  1. Ọwụwa-anyanwụ bụ ụzọ m'ọbụ ebe anyawụ na esi ebili na ututu.
  2. Ọwụwa-anyanwụ n'anọ kari na aka nri.

Aha

[dezie]
  1. Ọwụwa-anyanwụ bụ aha ebe.

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ụlọ mụ chere ihụ na ọwụwa-anyanwụ
  2. Ụfọdụ n'eche ihụ na ọwụwa-anyanwụ ma ha n'ekpe ekpere.


Mkpọpụta

[dezie]
Audio pronunciation in Igbo language for the word "Ọwụwa-anyanwụ"



Olumba

[dezie]


Myịrị-okwu

[dezie]


Ntụgharị okwu

[dezie]

Bekee

[dezie]

East