Ọrụ ụmụaka
Ọdịdị
Ọrụ ụmụaka
Nkọwa
[dezie]Ọrụ ụmụaka bụ ọrụ nke nwatakịrị na-arụ bụ nke iwu machibidoro, maọbụ n'okpuru usoro na ọnọdụ ndị a na-ewere dị ka ihe jọgburu onwe ya.
- Ọrụ ụmụaka bụ nrigbu ụmụaka site n'ụdị ọrụ ọ bụla nke na-egbochi ike ha ịga ụlọ akwụkwọ oge niile, maọbụ na-emerụ ahụ n'uche, n'ụzọ anụ ahụ, ọhaneze na omume.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nna m akwadoghi ọrụ ụmụaka
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Child labour na Wikshionari Bekee
- Child Labour na Wikipedia Bekee