Gaa na ọdịnaya

Ọrịa nke ogbenye

Sitere na Wiktionary

Ọrịa nke ogbenye

Nkọwa

[dezie]

Ọrịa nke ogbenye nke a makwaara dị ka ọrịa ndị metụtara ịda ogbenye bụ ọrịa na-ewu ewu karịa na ndị na-enweghị ego. Ha na-agụnye ọrịa na-efe efe, yana ọrịa ndị metụtara erighị ihe na-edozi ahụ́ na àgwà adịghị mma.

Nkeji asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ maghị na-enwere ọrịa ịda ogbenye

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Chikeme Chizurum-Ọrịa nke ogbenye




Olundi

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
A_poor_man