Ọmụgwọ
Ọdịdị
Ọmụgwọ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ omenaala igbo nke bụ ịlekọta nwanyị mụrụ nwa na nwa ya site na mgbe ọ mụrụ nwa ruo otu ọnwa ma ọ bụ karịa. Ọ na-abu ọnye nwa ya mụrụ nwa, nne di nwanyị mụrụ nwa ma ọ bụ nwanne ya nwanyị ga ele ya ọmụgwọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nnem gara ọmụgwọ na nke nwannem nwanyị
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Postpartum care/after birth care Omugwo