Gaa na ọdịnaya

Ọka

Sitere na Wiktionary

Nkowa

Ihe oriri nke ná aputa na oge udu mmiri.Ọ na adi na mkpuru na mkpuru na osisi ya.

Nkejiasusu

Aha

Ọmumaatu

  • Ọka na agụ m.
  • Nne m na akọ azakpa
  • Ikpakpa ọhụrụ a pụtara

Mkpoputa

Ọka



Olumba

  • Ọka - Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha)
  • Ọka - Imo (Owerri)
  • Azakpa - Enugu (Nsukka)
  • Ikpakpa - Abia (Abiriba)
  • Akpụkpa - Ebonyi (Afikpo)


Ntughari n'asusu ozo

Bekee: Corn, maize

French: Maïs

Germany: Mais

Spanish: Maíz