Ọkọchị n'ike
Ọdịdị

Ọkọchị n'ike
Nkọwa
[dezie]Ọkọchị n'ike bụ ọnọdụ mpaghara, obodo ma ọ bụ ezinụlọ enweghị ike zuru oke maka mkpa nke ndị bi na ya.
- Ọkọchị n'ike bụ enweghị ohere ịnweta ọrụ ike ọgbara ọhụrụ n'ime ụlọ. A na-emetụta ọdịmma ha n'ụzọ na-adịghị mma site na iji ike dị ala, iji mmanụ ruru unyi maọbụ mmetọ emetọ eme ihe, na oke oge a na-etinye n'ịchịkọta mmanụ ọkụ iji gboo mkpa ndị bụ isi.
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọtụtụ ihe na-akpata ọkọchị ike
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Energy poverty na Wikshionari Bekee
- Energy poverty na Wikipedia Bekee
