Ọkọchị

O sị Wiktionary

Ọkọchị


Nkọwa[dezie]

Oge Ọkọchị bu oge n'anaghị enwe mmiri ozuzo n'afọ ọ bụla.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ndị ọrụ ugbo kwenyere na oge ọkọchị abụghi mgbe eji akọnye ihe n'ala

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Oge akọrọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Dry season Dry season

French[dezie]

Saison sèche saison sèche

German[dezie]

Trockenzeit Trockenzeit

Spanish[dezie]

Estación seca estación seca