Jump to content

Ọgba ọsọndụ ihuigwe

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mmadụ onye ihe ike mgbanwe ihu igwe nke akparamagwa ma ọbu ọrụ mmadụ kpatara nke mere ka gburugburu ebe obibi ya hapụ idi mma ọnụnọ,ma mee ya ịgbapụ ma ọ bụ kwapụ gburugburu ebe obibi ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Mbize mere ụfọdụ ha bụrụ ndị gbara ọsọ ndụ ihu igwe

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

wiki/climate_refugee