Ọdawaị
Ọdịdị
Ọdawaị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha ana enye nwa bịara mgbe ana achọ Nwa nwoke ma ọ bụ̀ nwa nwanyi ma ọ na abụ̀karị otu mkpụrụ̀ nwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọdawaị amaghị onye m bụ.
Mkpọpụ̀ta
[dezie]Ọdáwáí
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]A child that came alone in th family.