Ọbara

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ọbara
Ihe dị  n’ime Ọbara

Ọbara bụ ihe mmiri nke dị n'ahụ mmadụ na anụmanụ nke na-ebubata ma na-enyefe ihe ndị dị mkpa dị ka nri na ikuku ndu na ahụ ma na ewepu ihe mkpofu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọbara juru ebe niile
  • Mmadu iri ezigbo nri na-enye aka n’inwekwu ọbara n’ahụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Nmee

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Blood

French[dezie]

Sang

German[dezie]

Blut

Spanish[dezie]

Sangre