Ọba

O sị Wiktionary

Ọba

Nkọwa[dezie]

Ọba bụ ulo nchekwa maobu ulondozi ebe a na-edebe ego maobu ihe enweenwe ndi ozo dika ákwà, akpukpo úkwú, dgz maobukwanu ihe oriri dika Ji. Ihe onye na-edebe n'oba ya na akowa aha oba ahu g'aza. Enwere Ọba Ji, Ọba Ede, Ọba Akwụkwọ, Ọba Ego, dgz

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. Gaa wetara m ji n' Ọba
  2. Ọba ede nne m buru ibu


Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

barn