Ọ̀kụ̀

O sị Wiktionary

ọ̀kụ̀.

Nkọwa[dezie]

nke a bụ efere ndị ochie eji aja ọcha esiri n'ọ́kụ́ kpụ̀ọ́.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. Ọkụ nnam ochie ka nọ n'ulọ anyị.

Mkpọpụta[dezie]

ọ̀kụ̀





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

[clay plate]