Jump to content

ịzụta

O sị Wiktionary

ịzụta

Nkọwa[dezie]

Inweta ihe site n'ịgbanwe ofu ngwaahịa na ngwaahịa ọzọ maọbụ ego na ngwaahịa. Ọ bụkwa ụzọ mmadụ si nweta ihe ọ na-achọ site n'inye onye na ere ya bụ ihe ego maọbụ ngwaahịa ọzọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ego m ji erughị ịzụta ụdị ụgbọala m chọrọ.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ịgote(Nri) Ngota

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

buy purchase

French[dezie]

acheter