ịwụnala
Ọdịdị
ịwụ n'ala
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ mgbe ntụkwasị obi maọbụ olileanya dị ukwuu enwere na-ebe ihe maọbụ mmadụ dị erughịkwa otu e si tụọ anya ya. Ọ bụ kwa obi ọjọọ maọbụ mgbakasi ahụ ana enwe mgbe ihe ọjọọ anatughị anya ya mere.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Njem nkea bụ ezigbo ịwụ n'ala.
- Onye ụkọ Chukwu anyi awụ́ọlam n'ala n'ezie agwa ọ̀ kpara bụ iwu n'ala.
- Gbaa mbọ ka i kwụọ ụgwọ ọsịsọ ka ị nwe ike gbanahụ ịwụ n'ala.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ịwụali iwunana(Nri)