Gaa na ọdịnaya

ịtu mmanye

Sitere na Wiktionary

ịtu mmanya

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ije mmanyaọkụ na mmanya nkwụ wee kpee ekpere, gọọ ọfọ maọbụ chụọ aja site ịwụsa ya n'ala mgbe ana-eme ekpere maọbụ agọ ọfọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ịtụ mmanya bụ ụzọ ndị Igbo jị agwa chi ha okwu.


Mkpọpụta

[dezie]





Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

libation