ịte ude nsọ
Ọdịdị
Ite ude nsọ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mmadụ dika, Ụkọ Chukwu, Nnukwu Ụkọ Chukwu maọọbụ onye nwere ikike ite ude maọbụ mmiri nsọ n'ihu,isi maọbụ ahu onye ọzọ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]ỤkọChukwu tere ya ude nsọ iji nabata ya n'ụlọ ụka.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ido nsọ n'olu Nkanụ di n'Enugwu steeti.