ịtanchara
Ọdịdị
ịtanchara
Nkọwa
[dezie]Bụ ucha ịzuzu aja nke n'agba ihe ndị eji ígwè ruo. Ọ bụkwa ụ́tụ́ nke n'agba igwe na akpata mmebi ya. Ọ na eme ígwè ahụ ka ọdi ka ihe mara ebu.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ụzọ ụlọ anyị nke eji ígwè ruo atala nchara
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ụtụ itanchala (Nri)