Gaa na ọdịnaya

ịta ụta

Sitere na Wiktionary

Ita ụta

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ igosi maọbụ ịgwa mmadụ na o metaghị ihe o mere maọbụ na ihe o mere adighị mma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]

A tara ya ụta maka n'ihe o mere adịghị mma.

Mkpọpụta

[dezie]
ịta ụta




Olumba

[dezie]

Ntụghari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Blame