ịsonyere
Ọdịdị
ịsonyere
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ịkwụkọta ihe ọnụ maọbụ mmekọrịta, ọ pụtara i soro ndị ọzọ eme ihe maọbụ aga njem.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọdịmma ịsonyere ndị na-acho ọganihu nke obodo anyị
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Ịsonyelụ (Nri)
- Ịso