ịntanetị nke ihe niile

O sị Wiktionary
Eserese na egosi ịntanetị nke ihe niile

Nkọwa[dezie]

ịntanetị nke ihe niile site na ekwenti

Teknụzụ ịntanetị nke ihe niile bụ mgbe ọtụtụ ijeri ngwaọru igwe kọmputa ụdị dị iche iche nke ụwa niile jikọtara na ịntanetị, na-achịkọta ma na-ekerịta ozi na data na-agwa onwe ha ihe na-eme na gburugburu ha nke na enyere ha aka ina arụ kọta ọrụ ọnụ agbanyeghị na ebe dị iche iche ha nọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • ịntanetị nke ihe niile na-eme ka ụgbọ ala m, ọnụ ụzọ ụlọ m, akarangwa eletrik na usekwu m nwee njikọ.
  • Ajụjụ bụ ịntanetị nke ihe niile ọnwere ike ịrụ ọrụ ebe ọkụ eletrik na-adịghị ma ọbụ electrik na abia na apụ?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Internet of Things