Jump to content

ịnọjuu

O sị Wiktionary

ịnọjuu

Nkọwa

[dezie]

E ji ya akọwa ọnọdụ ebe nile idere duu na-enweghị ụzụ ọbụla. Ọ bụkwa mmadụ ị nọrọ onye ya n'achoghi ikwu okwu maọbụ ikwusara ya okwu. Oyikwara ịgbankịtị.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eze abụghị onye okwunaụka ọ mara ịnọjuu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  1. Ịda duu
  2. idere duu

ino nwayo(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

quiet

French

[dezie]

calme tranquille