Jump to content

ịmekpaahụ

O sị Wiktionary

ịmekpaahụ

nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụzọ imegide mmadụ maka ị karịrị ya . imekpa maọbụ imesi mmadụ ike n'ụzọ dị iche iche.

nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obodo ufodu n'ala Igbo na-emekpa nwanyi di ya nwuru anwu ahu nke uku.

Mkpọpụta

[dezie]
Imekpaahu





Olumba

[dezie]

mmegbu mmadu (Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

victimize