ịla n'iyi
Ọdịdị
ịla n'iyi

Nkọwa
[dezie]ọnọdụ imebi ihe n'ụdị na-enweghị mmeta. Ihe mebiri nke a agaghị emegwata ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ịwe ihe na-abụghị nke mmadụ bụ ụzọ ịla n'iyi.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]mmebisi(Ebenator)