Gaa na ọdịnaya

ịkwa akwa

Sitere na Wiktionary

ịkwa akwa

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ usoro iji igwe eji akwa akwa wee kwapụta ụdị akwa dị iche iche mmadụ nwere ike iyi n'ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa


ọmụmaatụ

[dezie]

Aka ọrụ Ụzọma bụ ịkwa akwa.

mkpọpụta

[dezie]
ịkwa akwa




olumba

[dezie]

ịkwa ekwa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

sewing