ịkwụghachi
Ọdịdị
ịkwụghachi
Nkọwa
[dezie ebe o si]Ime maọbụ inye ghachi ihe anara mmadụ. Ọtụtụ mgbe eji ya akọwa ihe emere maka iheọma emere mmadụ maọbụ afọ ọma egosiri mmadụ na mgbe gara aga.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]O kwesịrị ịkwụghachi ego enyere ya
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]Olumba
[dezie ebe o si]nkwụghachi