Gaa na ọdịnaya

ịkpụ ụrọ

Sitere na Wiktionary

Ịkpụ ụrọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ iji ụrọ wee kpụpụta ihe dị iche dị ka udu egwu, udu, ite, efere wee diri gawa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eji ikpụ ụrọ mara ndi ọhaọzara nke dị n'ebonyi steti

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

pottery