Gaa na ọdịnaya

ịkpọ ịyị

Sitere na Wiktionary

ịkpọ ịyị

Nkọwa

[dezie]

Nke a pụtara ịgwa mmadụ okwu ọjọọ nke nwere ike ibụte mkpasụ iwe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. I kwesịrị ịgba mbọ ịkwụsị ịkpọ mmadụ iyi.
  2. Ọnụ anyị nwere nnukwu ikike. Anyị ekwesịghị ịkpọ ịyị

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

curse