ịkụfe azụ̀

O sị Wiktionary
ịkụfe azụ

Nkọwa[dezie]

Nke bụ ịkụfe azụ oke nke ga eme ka ahapụ inwe udidi azụ na mmiri nke na ọ gaghị adị mfe inwehachi udidi azụ dị otu ahụ ma mee ka ọnụ ọgụgụ azụ belata.Nke nwere ike ịbụ na osimiri ma ọbu na obere mmiri.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nkufe azụ adịghị mma.

Mkpọpụta[dezie]

Ịkụfe azụ̀


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

overfishing


Gukwo na Wikipedia Bekee Overfishing