Gaa na ọdịnaya

ịgbankịtị

Sitere na Wiktionary

ịgbankịtị

Nkọwa

[dezie]

Bụ ọnọdụ ekwughị okwu maọbụ azaghi ajụjụ nke ana-ajụ mmadụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọka mma n'igbara ya nkịtị

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịranti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

silence

French

[dezie]

l'silence