ịgba mgba
Ọdịdị

Igba Mgba
Nkọwa
[dezie]ịgba mgba bụ egwuregwụ ụmụ nwoke. Ndị ntorobịa ma ọ bụkwa ndị nna mmadụ ahụ ka gbasịrị ike n' esonye n'ụdị egwuregwụ a. Ụmụ nwaanyị oge ụfọdụ n'agba kwa mgba nke ụmụ nwaanyị. A na e jikwa ya asọ mpị, nke onye meriri na eturu ugo nmerị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ndi iyom meriri na mgba ha na ndi ikom gbara taa
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekeee
[dezie]E.g wrestling