ịgba ibe
Ọdịdị
ịgba ibe
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụzọ iji ihe onye nwere nara ihe o nweghị, emechaa ọ werekwa ihe ahụ o nyere ma ọ kwụchaa ụgwọ oji.
Nkejiasụsụ
[dezie]ngwaa
ọmụmaatụ
[dezie]Ihe ndị a ka enwere ike iji gbaa ibe ala, ụlọ, ụgbọala, wee dịrị gawa.
mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]