Gaa na ọdịnaya

ịgba ịpara

Sitere na Wiktionary

ịgba ịpara


nkowa

[dezie]

ọnọdụ mmadụ ji ewutu ọnụ ego ị chọrọ ịzụta ihe site na-ikweda ya ọnụ ugboro ugboro

nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa


omumaatu

[dezie]

eji ịgba ịpara mara nwaanyị ngwoo


mkpoputa

[dezie]
ịgba ịpara





olumba

[dezie]

ntụghaịi n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

bargain